Elombah
Take a fresh look at your lifestyle.

Ndigbo na anumanu

Ndigbo na eji anụmanụ na akọwa omume ndi mmadụ. Igbo ma ka esi eji anụ ọhịa na anụ ụlọ kowa otu mmadụ si akpa agwaGe ntị ka ịnụ anụmanụ Igbo ji akọwa mmadụÉzì :, igbo na eji ezi akọwa mmadụ na eru unyi. Asina mmadụ bụ ezi, ihe ọ…

Ibụ onye Igbo? Ilu ole ka ịma?

Ilu Igbo nke taa sitere na ọnụ Iwuoha princeIbụ onye Igbo? Ilu ole ka ịma? Ịma na Igbo nwere ilu maka ọnọdụ ọbụla? Ka anyị leba anya na ilu Igbo ji agwa mmadụ ka ọ kwado nke oma tupu obido ime ihe ọ chọrọ imeNke mbụ, Okoro etoghi…